Category Archives: Igbo Gossips

Akụkọ kachasị n’abalị a: Ipob sị onye apụla na 30 Mee

11 total views, no views today

11 total views, no views today Akụkọ ndị kachasị mkpa mere taa: Ipob amalitela izisa ozi maka Mee 30 Image copyright Ebere Ekeopara Nkenke aha onyonyo 30 Mee 1967 bụ ụbọchị agha Biafra na Naịjirịa bidoro Ndị IPOB amachiela ọrụ ma ọbụ ahịa ubọchị 30 Mee afọ a. Otu ahụ na-akpọkụ oru na Igbo ka ha… Read More »

Ndị Ireland ekpebiela na ụmụnwannyị nwere ikike ite ime

10 total views, no views today

10 total views, no views today Image copyright Getty Images Nkenke aha onyonyo Obi ndị mmadụ dị na ntụlịaka emere Ndị mba Ireland mere ntuliaka taa iji kagbuo otu usoro iwu na-achi mba ahụ nke ehiwere n’afọ 1983 bụ nke tinyere nwaanyị na nwa o bu n’afọ n’otu ogogo. Ndị mmadụ were usoro iwu ahụ ka… Read More »

Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka Champịọns League nke abalị a

10 total views, no views today

10 total views, no views today Image copyright @championsLeague Nkenke aha onyonyo Liverpool ga-ezute Real Madrid Ndị hụrụ egwuregwu bọọlụ n’anya n’ụwa niile na-atụ anya oke ihe ga-eme n’abalịa dịka Liverpool ga-ezute Real Madrid. Liverpool na Real Madrid bụ otu abụọ tozuruoke ịgba asọmpi nke ikpeazụ, bụ nke ga-adị n’abalị a. Image copyright Getty Images Nkenke… Read More »

Akụkọ kachasị n’ụtụtụ a: Iwu Sharia kpatara ogbugbu ndị mmadụ – CAN

10 total views, no views today

10 total views, no views today Akụkọ ndị kachasị mkpa mere taa: Ogbugbu ndị mmadụ bụ maka gbasa iwu sharia – CAN Image copyright Getty Images Onyeisi otu jikọtara ụka kraịst na Naịjirịa bụ Samson Ayokunle ekwuola na ogbugbu ndị mmadụ na Naịjirịa bụ i ji gbasa iwu sharia n’obodo niile dịka Onyeisi Boko Haram bụ… Read More »

PPRO Legọs: Etu e si nwuchie nwoke gburu nwunye ya maka ekworo

10 total views, no views today

10 total views, no views today Na mkparịtaụka a ya na BBC nwere, ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii na Legọs bụ SP Chike Oti kọwara ka aka siri kpara nwoke ahụ a na-ebo ebubo na ọ sụgburu nwunye ya n’Oshodi na nsonso a. Loading… Oti nyekwara ndị na-alụ di na nwunye ndụmọdụ otu ha ga-esi gbalahụ udị… Read More »

Ụlọikpe atụọla ndị ekweghịekwe na Kameroon mkpọrọ

11 total views, no views today

11 total views, no views today Nkenke aha onyonyo Mancho Bibixy tupu anwụchịe ya Otu ụlọikpe dị na Kameroon amala mmadụ asaa so na ndị ekweghịekwe na mba ahu ikpe na ha bu ndị oyi egwu bụkwara ndị chọrọ nkewa. Ndị ihe a metụtara gụnyere Mancho Bibixy, bubu onye ntaakụkọ na radio na mpaghara Kameroon na-asụ… Read More »

Gọọmentị etiti enyeachịbeghị Ezinaụlọ Ekwueme ego ụlọọgwụ – Ukọchụchwụ Chukwuma

10 total views, no views today

10 total views, no views today Nkenke aha onyonyo Ekwueme ruru Naịjirịa ọrụ dịka onye osote onyeisiala Shehu Shagari, ma bukwara onye so hiwa otu pati PDP Gọọmentị Naịjirịa na ezinaụlọ onye bubu osote onyeisiala Naịjirịa bụ Alex Ekwueme nọ na ndọrọndọrọ maka ego akwụrụ ụlọọgwu dị na mba Briten letara ya anya tupu ọ nwụọ.… Read More »

Mkpocha ala Ogoni: Ka o si kwụrụ

21 total views, 10 views today

21 total views, 10 views today Image copyright Getty Images Okwuru gbasara nagwupụta mmanụ agbidi na Naija Delta emebiala mmiri na ala ma mee ka ọrụgbo na ndụ dị na mmiri nwe nsogbu abụghị akụkọ ọhụrụ. Okwu a bụ okwu dịgoro afọ kwuru afọ kemgbe Ken Saro Wiwa, nwa afọ Naija Delta nwụrụ anwụ jiri bido ọgụ… Read More »

Popu Francis ahọpụtala bishọpụ ọhụrụ ga-akwado bịshọpụ Enugwu

14 total views, no views today

14 total views, no views today Image copyright Getty Images Nkenke aha onyonyo Popu Francis Onye nlekọta ụlọụka Katọlik n’ụwa niile bụ Ọkachasị nsọ Popu Francis ahọpụtala Ụkọchukwu Fada Ernest Obodo dịka bishọpụ ga-akwado dayọsis ụka katọlik n’Enugwu. Nhọpụta a dị n’akwụkwọ Vatican depụtara taa. Tupu nhọpụta a, Obodo bụbu onyeis ụlọ nke Saint Bernard Senior… Read More »

Ntuliaka 2019: Ụmụnwaanyị omeiwu kwuru na ha chọrọ oche osote onyeisiala na 2019

10 total views, no views today

10 total views, no views today Image copyright @Aso Rock/ Twitter Nkenke aha onyonyo Ndị ụlọomeiwu kagburu akwụkwọ iwu gaara inye ụmụnwaanyị ohere pasentị 50 nyekwa ụmụnwoke pasentị 50 Ụmụnwaanyị omeiwu gara hụụ onyeisiala Muhammadu Buhari n’Asọ Rọk, Abuja ụbọchị Fraide ịrịọ ya ka o nye ụmụnwaanyị ọkwa osote onyeisiala n’afọ 2019. Ụmụnwaanyị mere njem ahụ… Read More »