World Cup: Super Eagles ga-agafe agba nke mbụ – Ndị Naịjirịa

By | June 14, 2018

37 total views, 3 views today

BBC Igbo gbara ụfọdụ ụmụnwaanyị maara akụkọ egwuregwu nkeọma ajụjụ banyere ogogo ha chere ndị Super Eagles ga-eru n’asọmpị ahụ.

Nwada Chisom Mbaọnụ onye ntaakụkọ egwuregwu kwuru na otu ha nọ n’ime ya siri ike mana ndị Super Eagles ga-agafe agba nke mbụ.

Onye ọzọ bụ Faith Oluchi kọwara na asọmpi Iko Mba Ụwa abụghị nke ụmụaka, kama nke eji ama ndị bụ nwoke.

Loading...

Chidiebere Ezeani kwuru na NFF akwadola ndị Super Eagles Nkeọma maka asọmpi a, mana o kwenyeghi na ha tozuruoke ibu Iko a.

Ebe nwada Elizabeth Obong-Daniels kwuru na ihe kachasị mkpa bụ ka Super Eagles gbaa bọọlụ mara mma.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Leave a Reply

Your email address will not be published.

Loading...